Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 136:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 136:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Keleenụ Chineke kachasị chi niile elu. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

ABÙ ỌMA 136:2 IGBOB (Bible Nso)

Kelenu Chineke kachasi chi nile: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.