Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 136:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 136:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Keleenụ Onyenwenụ kachasị ndị nwenụ niile. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

ABÙ ỌMA 136:3 IGBOB (Bible Nso)

Kelenu Onye-nwenu kachasi ndi-nwenu nile: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.