ABÙ ỌMA 138:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 138:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, aga m eji obi m niile too gị; nʼihu chi niile dị iche iche ka m ga-abụku gị abụ otuto.
Kesaa
ABÙ ỌMA 138 BIUABÙ ỌMA 138:1 IGBOB (Bible Nso)
M'gēji obim nile kele Gi: N'iru chi nile ka m'agābùku Gi abù ọma.
Kesaa
ABÙ ỌMA 138 IGBOB