Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 138:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 138:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

A sịkwarị na m na-eje ije nʼetiti nsogbu, ị na-echebe ndụ m; ị na-esetipụ aka gị megide iwe ndị kpọrọ m asị, ị na-eji aka nri gị zọpụta m.

ABÙ ỌMA 138:7 IGBOB (Bible Nso)

Ọ buru na ejeghariam n'etiti ahuhu, I gēme ka m'di ndu; I gēseti aka-Gi imegide iwe ndi-irom, Aka-nri-Gi gāzọputakwam.