Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 139:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 139:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ gị kpụrụ akụkụ niile dị m nʼahụ. Ọ bụkwa gị jikọtara ha niile ka ha bụrụ otu mmadụ nʼime afọ nne m.

ABÙ ỌMA 139:13 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Gi onwe-gi enwetawo akurum abua: I nākpam n'afọ nnem dika esi ákpa ákwà.