Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 139:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 139:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ana m eto gị nʼihi na abụ m onye e sitere nʼoke egwu na ebube kee; ọrụ gị niile dị ebube; amaara m nke a nke ọma.

ABÙ ỌMA 139:14 IGBOB (Bible Nso)

M'gēkele Gi; n'ihi na ejiwo ihe di iche iche di egwu me ka m'buru oké ọlu: Oké ọlu ka ọlu-Gi nile di; Nkpuru-obim ma-kwa-ra ya nke-ọma.