Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 139:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 139:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Anya gị abụọ hụrụ ahụ m mgbe ọ na-enweghị ụdịdị ọbụla. E dere ụbọchị niile a kwadoro m nʼime akwụkwọ gị tupu otu nʼime ha adịrị.

ABÙ ỌMA 139:16 IGBOB (Bible Nso)

Anya-Gi abua huru arum mb͕e o kēzughi okè, Ọ bu kwa n'akwukwọ-Gi ka edere ihe nile dim n'aru, Nke akpuru kwa-ubọchi, Mb͕e ọ dighi otù ihe di nime ha.