ABÙ ỌMA 139:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 139:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị maara mgbe m na-anọdụ ala na mgbe m na-eguzo ọtọ; site nʼebe dị anya, ị na-aghọta echiche obi m niile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 139 BIUABÙ ỌMA 139:2 IGBOB (Bible Nso)
Gi onwe-gi amawo nnọdu-alam na nbili-ọtọm, I nāghọta èchìchèm nile site n'ebe di anya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 139 IGBOB