ABÙ ỌMA 139:23-24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 139:23-24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Chineke, nyochaa m, mara obi m. Nwaa m, matakwa echiche uche m niile. Chọpụta ma o nwere ihe ọjọọ dị nʼime m, ma duo m nʼụzọ ebighị ebi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 139 BIUABÙ ỌMA 139:23-24 IGBOB (Bible Nso)
Gwuputa ala obim, Chineke, we mara obim: Nānwam, we mara iche-uchem nile: Hu kwa ma ọ di uzọ ọ bula nēweta ihe-nb͕u di nimem, Durukwam n'uzọ ebighi-ebi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 139 IGBOB