ABÙ ỌMA 139:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 139:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị na-ahụzu ọpụpụ m na ndina ala m; ị mazukwara ụzọ m niile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 139 BIUABÙ ỌMA 139:3 IGBOB (Bible Nso)
Okporo-uzọm na ndina-alam ka I fùchaworo dika ọka, Ọ bu kwa uzọm nile ka I maworo nke-ọma.
Kesaa
ABÙ ỌMA 139 IGBOB