Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 139:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 139:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O ONYENWE ANYị, ị maara ihe m gaje ikwu tupu m kwuo ya.

ABÙ ỌMA 139:4 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ọ dighi okwu di n'irem, Ma, le, Jehova, I machasiwo ya.