Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 139:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 139:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ebee ka m ga-ezo onwe m si otu a zonarị Mmụọ gị? Ebeekwa ka m pụrụ ịgbaga ka m si nʼihu gị zoo onwe m?

ABÙ ỌMA 139:7 IGBOB (Bible Nso)

Òle ebe m'gālanari Mọ-Gi? Ma-ọbu òle ebe m'gēsi n'iru Gi b͕alaga?