ABÙ ỌMA 140:1-2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 140:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, dọpụta m site nʼaka ndị na-eme ihe ọjọọ. Chebe m ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-eme ihe ike dị iche iche. Ndị na-atụ atụmatụ ime ihe ọjọọ nʼobi ha na-akpali agha ụbọchị niile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 140 BIUABÙ ỌMA 140:1-2 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, dọputam n'aka madu ọjọ; Chebem ka m'ghara ida n'aka nwoke nēme ihe-ike di iche iche: Ndi chèworo ihe ọjọ di iche iche n'obi-ha; Ubọchi nile ọ bula ka ha nēzukọ ibu agha di iche iche.
Kesaa
ABÙ ỌMA 140 IGBOB