ABÙ ỌMA 140:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 140:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Amaara m na ONYENWE ANYị ga-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị ogbenye na-emekwa ka ndị nọ na mkpa nweta ihe ruuru ha.
Kesaa
ABÙ ỌMA 140 BIUABÙ ỌMA 140:12 IGBOB (Bible Nso)
Amawom na Jehova gēmezi okwu-ikpe onye ewedara n'ala, Na ikpé ziri ezi nke ndi-ob͕eye.
Kesaa
ABÙ ỌMA 140 IGBOB