ABÙ ỌMA 140:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 140:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chebe m ONYENWE ANYị, ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-emebi iwu; chebe m ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-eme ihe ike, ndị na-eche echiche ọdịda m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 140 BIUABÙ ỌMA 140:4 IGBOB (Bible Nso)
Debem, Jehova, ka m'ghara ida n'aka onye nēmebi iwu; Chebem, ka m'ghara ida n'aka nwoke nēme ihe-ike: Bú ndi chèworo inuda nzọ-ukwum nile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 140 IGBOB