ABÙ ỌMA 141:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 141:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nyere m aka ka m mechie ọnụ m, o ONYENWE ANYị; na-echekwa egbugbere ọnụ m nche.
Kesaa
ABÙ ỌMA 141 BIUABÙ ỌMA 141:3 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, Do nche n'iru ọnum; Chebe ọnu-uzọ eb͕ub͕ere-ọnum abua.
Kesaa
ABÙ ỌMA 141 IGBOB