Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 142:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 142:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Etikuru m ONYENWE ANYị mkpu akwa; ewelitara m olu m rịọ ONYENWE ANYị ka o meere m ebere.

ABÙ ỌMA 142:1 IGBOB (Bible Nso)

Olum ka m'ji etiku Jehova; Olum ka m'ji ariọ Jehova aririọ-amara.