Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 142:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 142:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe mmụọ m dara mba nʼime m, ọ bụ gị maara ụzọ m. Nʼụzọ ebe m na-esi aga ka ndị mmadụ siiri m ọnya.

ABÙ ỌMA 142:3 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e mọm nēnweghi ike nimem, Gi onwe-gi mara okporo-uzọm. N'uzọ nke m'nēje ije nime ya ka ha zobeworom ib͕udu.