Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 142:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 142:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ana m etiku gị mkpu akwa, o ONYENWE ANYị, na-asị, “Gị bụ ebe mgbaba m, oke m nʼala ndị dị ndụ.”

ABÙ ỌMA 142:5 IGBOB (Bible Nso)

Etikurum I, Jehova; Asirim, Gi onwe-gi bu ebe-nb͕abàm, Na òkèm n'ala ndi di ndu.