Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 142:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 142:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gee ntị na mkpu akwa m, nʼihi na anọ m nʼọnọdụ ihe isiike; gbapụta m site nʼaka ndị na-achụ m ọsọ, nʼihi na ha siri ike karịa m.

ABÙ ỌMA 142:6 IGBOB (Bible Nso)

Ṅa nti n'iti-nkpum; n'ihi na enweghm ike ma-ọli: Naputam n'aka ndi nēsob͕um; n'ihi na ha nwere ume karim.