ABÙ ỌMA 142:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 142:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mee ka m nwere onwe m site nʼụlọ mkpọrọ, ka m nwee ike too aha gị. Mgbe ahụ ndị ezi omume ga-agba m gburugburu nʼihi ịdị mma gị nʼebe m nọ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 142 BIUABÙ ỌMA 142:7 IGBOB (Bible Nso)
Me ka nkpuru-obim si n'ebe emechibidoworo ya puta, ka m'we kele aha-Gi: Mu ka ndi ezi omume gāb͕a buruburu; N'ihi na I nēmesom nke-ọma.
Kesaa
ABÙ ỌMA 142 IGBOB