Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 143:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 143:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O ONYENWE ANYị, nụrụ ekpere m, gekwaa ntị nʼakwa arịrịọ m maka amara; nʼihi ikwesi ntụkwasị obi gị na ezi omume gị, bịa nyere m aka.

ABÙ ỌMA 143:1 IGBOB (Bible Nso)

Jehova, nuru ekperem; ṅa nti n'aririọ-amaram nile: N'ikwesi-ntukwasi-obi-Gi zam, na n'ezi omume-Gi.