ABÙ ỌMA 143:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 143:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kuziere m ime uche gị, nʼihi na ị bụ Chineke m; ka ezi Mmụọ gị duo m nʼala dị larịị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 BIUABÙ ỌMA 143:10 IGBOB (Bible Nso)
Zím ime ihe di Gi utọ; n'ihi na Gi onwe-gi bu Chinekem: Mọ-Gi di nma; durum n'ala di lari.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 IGBOB