Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 143:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 143:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O ONYENWE ANYị, nʼihi aha gị chebe ndụ m; nʼime ezi omume gị, napụta m site na nsogbu.

ABÙ ỌMA 143:11 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi aha-Gi, Jehova, me ka m'di ndu: N'ezi omume-Gi me ka nkpuru-obim puta n'ahuhu.