ABÙ ỌMA 143:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 143:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m echeta ụbọchị niile ndị ahụ gara aga; ana m atụgharị uche nʼọrụ gị niile na-echekwa echiche banyere ihe niile aka gị rụrụ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 BIUABÙ ỌMA 143:5 IGBOB (Bible Nso)
Echetawom ubọchi nile nke mb͕e ochie; Atughariwom uche n'omume-Gi nile: N'ọlu aka-Gi abua ka m'tughariworo obi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 IGBOB