ABÙ ỌMA 143:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 143:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, zaa m ọsịịsọ; mmụọ m na-ada mba. Ezonarịla m ihu gị, ma ọ bụghị ya, aga m adị ka ndị na-arịda ruo nʼili.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 BIUABÙ ỌMA 143:7 IGBOB (Bible Nso)
Zam ngwa ngwa, Jehova; mọm agwusiwo: Ezonarilam iru-Gi; Ka m'we ghara iyi ndi nārida n'olùlù.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 IGBOB