ABÙ ỌMA 143:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 143:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mee ka m nụrụ okwu ịhụnanya gị nke na-adịghị agharịpụ nʼisi ụtụtụ, nʼihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi. Zi m ụzọ m kwesiri ịgbaso, nʼihi na ọ bụ gị ka m na-eweli mkpụrụobi m nye.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 BIUABÙ ỌMA 143:8 IGBOB (Bible Nso)
Mem ka m'nuru ebere-Gi n'ututu; N'ihi na Gi ka m'tukwasiworo obi: Mem ka m'mara uzọ nke m'gēje ije nime ya; N'ihi na Gi ka m'buliworo nkpuru-obim nye.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 IGBOB