Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 143:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 143:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O ONYENWE ANYị, gbapụta m site nʼaka ndị iro m, nʼihi na ọ bụ nʼime gị ka m na-ezo onwe m.

ABÙ ỌMA 143:9 IGBOB (Bible Nso)

Naputam n'aka ndi-irom, Jehova: N'ebe I nọ ka m'kpuchiworo onwem.