Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 145:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 145:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị na-eme amara nweekwa obi ọmịiko, ọ dịghị ewe iwe ọsịịsọ, ọ bara ụba nʼịhụnanya.

ABÙ ỌMA 145:8 IGBOB (Bible Nso)

Onye di amara na onye nwere obi-ebere ka Jehova bu; Ọ dighi-ewe iwe ọsọsọ, Ọ di kwa uku n'ebere.