Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 145:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 145:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị dị mma nʼebe mmadụ niile dị; o nwere ọmịiko nʼebe ihe niile o kere eke dị.

ABÙ ỌMA 145:9 IGBOB (Bible Nso)

Jehova di nma n'ebe ihe nile ekère èkè di; Obi-ebere-Ya nile dikwasi kwa n'ọlu-Ya nile.