Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 146:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 146:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Atụkwasịla ụmụ eze obi gị, ndị bụ mmadụ efu na-apụghị ịzọpụta.

ABÙ ỌMA 146:3 IGBOB (Bible Nso)

Unu atukwasila obi n'aru ndi amara aha-ha, Ma-ọbu n'aru nwa nke madu, onye ọ nādighi nzọputa o nwere.