Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 146:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 146:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye inyeaka ya bụ Chineke nke Jekọb, onye olileanya ya dị na ONYENWE ANYị, Chineke ya.

ABÙ ỌMA 146:5 IGBOB (Bible Nso)

Onye ihe nāgara nke-ọma ka onye ahu bu nke Chineke nke Jekob bu Onye nēyere ya aka, Nke olile-anya-ya dikwasi Jehova, bú Chineke-ya