Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 146:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 146:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye kere eluigwe na ụwa, na osimiri, na ihe niile dị nʼime ha, ONYENWE ANYị, onye ikwesi ntụkwasị obi ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

ABÙ ỌMA 146:6 IGBOB (Bible Nso)

Onye meworo elu-igwe na uwa, Na oké osimiri, na ihe nile nke di nime ha; Onye nēdebe ezi-okwu rue mb͕e ebighi-ebi