Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 146:7-8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 146:7-8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị a na-akpagbu na-enyekwa ndị agụụ na-agụ nri. ONYENWE ANYị na-eme ka ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ nwere onwe ha, ONYENWE ANYị na-emeghe anya ndị kpuru ìsì, ONYENWE ANYị na-akwagide ndị niile dara mba, ONYENWE ANYị hụrụ ndị ezi omume niile nʼanya.

ABÙ ỌMA 146:7-8 IGBOB (Bible Nso)

Onye nēmere ndi anēmeb͕u ihe O kpere n'ikpe; Onye nēnye ndi agu nāgu nri: Jehova nātọpu ndi-nkpọrọ; Jehova nēmeghe anya ndi-ìsì; Jehova nēkuli ndi nēruda n'ala; Jehova n'ahu ndi ezi omume n'anya