ABÙ ỌMA 146:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 146:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị na-echebe ndị ọbịa, na-elekọtakwa ndị na-enweghị nna na ndị di ha nwụrụ anwụ, ma ọ na-eme ka ihe ghara ịgara ndị ajọ omume nke ọma.
Kesaa
ABÙ ỌMA 146 BIUABÙ ỌMA 146:9 IGBOB (Bible Nso)
Jehova nēdebe ndi ala ọzọ; Nwa-nb͕ei na nwayi di-ya nwuru ka Ọ nēme ka ha guzo ọtọ; Ma uzọ ndi nēmebi iwu ka Ọ nēme ka ọ b͕agọ ab͕agọ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 146 IGBOB