Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 147:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 147:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị na-enwe mmasị nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ, ndị olileanya ha dị na ịhụnanya ya nke na-adịghị agharịpụ.

ABÙ ỌMA 147:11 IGBOB (Bible Nso)

Ihe nātọ Jehova utọ bu ndi nātu egwu Ya, Ndi nēchere ebere-Ya.