ABÙ ỌMA 147:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 147:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-agwọ ndị niile obi ha tiwara etiwa na-ekechikọtakwa ebe niile ha merụrụ ahụ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 147 BIUABÙ ỌMA 147:3 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bu onye nēme ka ndi obi-ha tiwara etiwa diri ndu, Ọ nēkechi kwa ihe-nb͕u nile ha.
Kesaa
ABÙ ỌMA 147 IGBOB