Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 147:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 147:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ ya na-ekpebi ọnụọgụgụ kpakpando niile na-akpọkwa ha nʼotu na otu.

ABÙ ỌMA 147:4 IGBOB (Bible Nso)

Ọ nāguta ọnu-ogugu kpakpando; Ha nile ka Ọ nākpọ aha.