Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 148:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 148:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Toonu ONYENWE ANYị. Toonu ONYENWE ANYị site nʼeluigwe, toonu ya nʼebe niile kachasị elu.

ABÙ ỌMA 148:1 IGBOB (Bible Nso)

Tonu Ja. Tonu Jehova site n'elu-igwe: Tonu Ya n'ebe di elu.