Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 148:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 148:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka ha niile too aha ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ bụ naanị aha ya ka e buliri elu; ebube ya dị ukwuu karịa eluigwe na ụwa.

ABÙ ỌMA 148:13 IGBOB (Bible Nso)

Ka ha too aha Jehova; N'ihi na emewo ka aha-Ya di elu, nání ya: Ebube-Ya di n'elu uwa na elu-igwe.