ABÙ ỌMA 148:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 148:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ha niile too aha ONYENWE ANYị, nʼihi na ha niile malitere ịdị site nʼokwu ọnụ ya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 148 BIUABÙ ỌMA 148:5 IGBOB (Bible Nso)
Ka ha to aha Jehova: N'ihi na Ya onwe-ya nyere iwu, ewe kè ha.
Kesaa
ABÙ ỌMA 148 IGBOB