Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 149:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 149:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Toonu ONYENWE ANYị! Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ ọhụrụ. Bụọnụ abụ ito ya nʼetiti ndị nsọ ya.

ABÙ ỌMA 149:1 IGBOB (Bible Nso)

Tonu Ja. Bùkuenu Jehova abù ọhu, Bú otuto-Ya nime nkpọkọta ndi-ebere-Ya.