ABÙ ỌMA 149:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 149:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ ONYENWE ANYị ụtọ. Ọ na-eji nzọpụta kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze.
Kesaa
ABÙ ỌMA 149 BIUABÙ ỌMA 149:4 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ihe ndi-Ya nātọ Jehova utọ: Ọ gēji nzọputa chọ ndi di ume-ala n'obi nma.
Kesaa
ABÙ ỌMA 149 IGBOB