ABÙ ỌMA 149:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 149:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka otuto Chineke dịrị nʼọnụ ha, ka mma agha ihu abụọ dịrịkwa nʼaka ha
Kesaa
ABÙ ỌMA 149 BIUABÙ ỌMA 149:6 IGBOB (Bible Nso)
Ka nbuli-elu Chineke di n'olu abu ha, Ka mma-agha nke iru abua di kwa n'aka-ha
Kesaa
ABÙ ỌMA 149 IGBOB