Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 65:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 65:6 IGBOB (Bible Nso)

Onye nēji ike-Ya me ka ugwu nile guzosie ike; Ebe ewerewo idi-ike ke Ya n'úkwù

ABÙ ỌMA 65:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

onye ji ike ya kpụọ ugwu niile, ebe i yikwasịrị onwe gị ike dịka ngwa agha