ABÙ ỌMA 69:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 69:24 IGBOB (Bible Nso)
Wukwasi ha iwe-Gi, Me kwa ka idi-ọku nke iwe-Gi rue ha aru.
Kesaa
ABÙ ỌMA 69 IGBOBABÙ ỌMA 69:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Wụkwasị ha oke iwe gị, ka iwe gị dị ọkụ zute ha.
Kesaa
ABÙ ỌMA 69 BIU