Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 81:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 81:16 IGBOB (Bible Nso)

Ọ gēme kwa ka ha rie abuba ọka wheat: Ọ bu kwa manu-aṅu nke sitere n'oké nkume ka M'gēji nyeju gi afọ.

ABÙ ỌMA 81:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma a ga-eji ụtụ ọka wiiti kachasị mma, nyejuo unu afọ; aga m ejikwa mmanụ aṅụ nke sitere nʼoke nkume, nyejuo unu afọ.”