ABÙ ỌMA 85:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 85:3 IGBOB (Bible Nso)
I kpochapuwo nrubiga-ókè nke iwe-Gi: I siwo n'di-ọku nke iwe-Gi chighari Onwe-gi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 85 IGBOBABÙ ỌMA 85:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị kwụsịla iwe oke iwe gị, I sikwala nʼịdị ọkụ nke iwe gị chigharịa.
Kesaa
ABÙ ỌMA 85 BIU