ABÙ ỌMA 85:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 85:5 IGBOB (Bible Nso)
Ọ̀ bu rue mb͕e ebighi-ebi ka I ganēwesa ayi iwe? Ì gēme ka iwe-Gi digide rue ọb͕ọ nile?
Kesaa
ABÙ ỌMA 85 IGBOBABÙ ỌMA 85:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ruo mgbe ebighị ebi, ka ị ga na-eweso anyị iwe: Ị ga-eme ka iwe gị dịgide ruo ọgbọ niile?
Kesaa
ABÙ ỌMA 85 BIU