ABÙ ỌMA 90:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 90:11 IGBOB (Bible Nso)
Ònye mara ike nke iwe-Gi, Na nrubiga-ókè nke iwe-Gi dika egwu nke kwesiri Gi si di?
Kesaa
ABÙ ỌMA 90 IGBOBABÙ ỌMA 90:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye pụrụ ịghọta ịdị ike nke oke iwe gị? Nʼihi na oke iwe gị dị ukwuu dịka ịtụ egwu kwesiri gị si dị ukwuu.
Kesaa
ABÙ ỌMA 90 BIU